1 Corinthians 12:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌụzọ dị otu, nkewa ọ bụla adịghị nꞌahụ mmadụ. Akụkụ ọ bụla maara mkpa ibe ya, ha na-egborịtakwara onwe ha mkpa ha.
Igbo 2006
ka nkewa we ghara idi n'aru; kama ka ihe di n'aru we nēcheb͕u onwe-ha nye ibe-ha n'otù uzọ ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼụzọ dị otu a, nkewa ọbụla adịghị nʼahụ mmadụ. Akụkụ ọbụla maara mkpa ibe ya, ha na-egborịtakwara onwe ha mkpa ha.