1 Corinthians 12:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌime ọrụ ndị a nile, ọ bụghị mmadụ nile pụrụ ịrụzucha ha nile. Mmadụ nile abụghị ndị ozi, ọ bụkwaghị mmadụ nile na-ebu amụma. Mmadụ nile agaghị abụ ndị nkụzi, ọ bụkwaghị mmadụ nile na-arụ ọrụ ịtụnanya.
Igbo 2006
Ọ̀ gābu na ha nile bu ndi-ozi? ọ̀ gābu na ha nile bu ndi-amuma? ọ̀ gābu na ha nile bu ndi-ozizí? ọ̀ gābu na ha nile bu ndi nālu ọlu di ike?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha niile, ha bụ ndị ozi? Ha niile ha bụ ndị amụma? Ha niile ha bụ ndị nkuzi? Ha niile ha bụ ndị ọrụ ebube?