1 Corinthians 12:30 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Otu aka ahụ, ọ bụghị mmadụ nile nwere ike ịgwọ ọrịa, ọ bụkwaghị mmadụ nile ka Chineke nyere onyinye ịsụ asụsụ dị iche iche. Ọ bụkwaghị mmadụ nile pụrụ ịkọwa asụsụ ndị a.
Igbo 2006
ọ̀ gābu na ha nile nwere onyinye-amara ime ka madu di ike? ọ̀ gābu na ha nile ji asusu di iche iche nēkwu okwu? ọ̀ gābu na ha nile nāsughari asusu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha niile ha nwere onyinye ịgwọ ọrịa? Ha niile ha na-asụ nʼolu dị iche iche? Ha niile ha nwere onyinye nke ịkọwa asụsụ dị iche iche?