1 Corinthians 12:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ ezie na onyinye Mmụọ Nsọ Chineke dị ọtụtụ, ma ọ bụ otu Mmụọ Nsọ ahụ na-enye ha.
Igbo 2006
Ma òkìkè nke onyinye-amara di, ma ọ bu otù Mọ Nsọ ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onyinye amara dị iche iche dị, ma otu Mmụọ Nsọ ahụ na-enye ha niile.