1 Corinthians 12:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị na-esite nꞌụzọ dị iche iche na-efe Chineke, ma ọ bụ nanị otu Chineke ahụ ka anyị na-efe.
Igbo 2006
Òkìkè nke ije-ozi di kwa, otù Onye-nwe-ayi ahu di kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E nwekwara ụdị ije ozi dị iche iche, maọbụ otu Onyenwe anyị ahụ ka a na-ejere ozi.