1 Corinthians 14:13 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụ na Chineke nyere onye ọ bụla onyinye ịsụ asụsụ dị iche iche, ya rịọ Chineke ka o nyekwa ya ike ịkọwa ihe ọ na-ekwu.
Igbo 2006
N'ihi nka onye ji asusu di iche nēkwu okwu, ya kpere Chineke ka o we sugharia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla na-asụ asụsụ nʼolu dị iche iche, ga-ekpe ekpere ka e nye ya onyinye ịkọwa olu dị iche iche.