1 Corinthians 14:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na ọ dị onye nọgidere jụ ige ntị nꞌihe m kwuru nꞌakwụkwọ a, unu aṅala ya ntị!
Igbo 2006
Ma ọ buru na onye ọ bula amaghi ihe ndia, ọ bu onye anāmaghi ama.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ọ dị onye nọgidere jụ ịnabata ihe ndị a, unu aṅala ya ntị.