1 Corinthians 15:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma ihe dị mkpa abụghị na m rụrụ ọrụ karịa ha, ma ọ bụkwanụ na ha rụrụ ọrụ karịa m. Ihe dị mkpa bụ na anyị kwusaara unu ozi ọma, na unu kweere nꞌozi ọma ahụ anyị kwusaara unu.
Igbo 2006
Ya mere ma ọ buru mu onwem, ma-ọbu ndi ahu, otú a ka ayi nēkwusa, otú a ka unu kwe-kwa-ra.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụ m, maọbụ ndị ọzọ, otu a ka anyị siri kwusaa, otu a ka unu sikwa kwere.