1 Corinthians 15:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụrụ eziokwu na a pụghị ime ka ndị nwụrụ anwụ si nꞌọnwụ bilie, nke a pụtara na e meghị ka Kraịst site nꞌọnwụ bilie.
Igbo 2006
Ma ọ buru na nbilite-n'ọnwu nke ndi nwuru anwu adighi, emeghi kwa ka Kraist si n'ọnwu bilie:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ndị nwụrụ anwụ a pụghị i si nʼọnwụ bilie, nke a pụtara na e meghị ka Kraịst site nʼọnwụ bilie.