1 Corinthians 15:14 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụkwa na e meghị ka Kraịst si nꞌọnwụ bilie, ihe anyị na-ezisa bụ ihe efu, okwukwe unu nwere nꞌime Chineke bụ ihe efu.
Igbo 2006
ma ọ buru na emeghi ka Kraist si n'ọnwu bilie, ya mere ihe ayi nēkwusa bu ihe-efu, okwukwe-unu bu kwa ihe-efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụkwa na e meghị ka Kraịst si nʼọnwụ bilie, ihe anyị na-ezisa bụ ihe efu, okwukwe unu nwere bụkwa ihe efu.