1 Corinthians 15:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụrụ na ihe si otu a dị, ọ pụtakwara na ndị nile nwụrụ anwụ kweere na Kraịst alaala nꞌiyi.
Igbo 2006
Ya mere ndi da-kwa-ra n'ura ọnwu nime Kraist lara n'iyì.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ ndị nwụrụ anwụ nʼime Kraịst lara nʼiyi.