1 Corinthians 15:19 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụrụkwa na olileanya anyị nꞌime Kraịst gwụrụ nanị na ndụ anyị nꞌime ụwa a, anyị bụ ndị e kwesịrị ka e meere ebere.
Igbo 2006
Asi na ọ bu nání na ndu a ka ayi nweworo olile-anya-ayi nime Kraist, ayi bu ndi kwesiri ebere kari madu nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụkwa na olileanya anyị nʼime Kraịst gwụrụ naanị na ndụ anyị nʼime ụwa a, anyị bụ ndị e kwesiri ka e mere ebere.