1 Corinthians 15:2 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
E si nꞌozi ọma a zọpụta unu, ma ọ bụrụ na unu ejiri obi unu nile jidesie ihe unu kweere na ya ike. Inwe okwukwe nꞌihe ọzọ dị iche agaghị enyere unu aka.
Igbo 2006
nke esite-kwa-ra zọputa unu, ma ọ buru na unu jidesie ya ike, bú aha okwu m'ji zì unu ozi ọma ahu, ma asi na ọ bughi na unu kwere n'efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E si nʼoziọma a zọpụta unu, ma ọ bụrụ na unu ejiri obi unu niile jidesie ihe unu kweere na ya ike. Inwe okwukwe nʼihe ọzọ dị iche agaghị enyere unu aka.