1 Corinthians 15:21 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na dị ka ọnwụ si site nꞌaka otu nwoke rute anyị, otu a kwa ka mbilite nꞌọnwụ si site nꞌaka otu nwoke rute anyị.
Igbo 2006
N'ihi na ebe ọnwu sitere n'aka madu, nbilite-n'ọnwu nke ndi nwuru anwu site-kwa-ra n'aka madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na dịka ọnwụ si site nʼaka otu nwoke bịa, otu a kwa ka mbilite nʼọnwụ si site nʼaka otu nwoke bịa.