1 Corinthians 15:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Dị ka mmadụ nile si nwụọ nꞌihi na ha si nꞌAdam pụta, otu a kwa ka mmadụ nile ga-esi site nꞌọnwụ bilie nꞌihi njikọta e jikọtara ha na Kraịst.
Igbo 2006
N'ihi na dika ọnwu diri madu nile nime Adam, ọ bu kwa otú a ka agēme ka madu nile di ndu nime Kraist ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka mmadụ niile si anwụ site nʼaka Adam, otu a kwa ka mmadụ niile ga-esi dịkwa ndụ nʼime Kraịst.