1 Corinthians 15:23 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Onye ọ bụla ga-ebili mgbe oge ya ruru, ma Kraịst eburula ụzọ bilie. Mgbe ọ lọghachiri, ndị nile bụ nke ya ga-ebili dịkwa ndụ ọzọ.
Igbo 2006
Ma madu nile n'otù n'otù n'usoro nke aka ha: Kraist, dika nkpuru mbu; emesia ndi nke Kraist, n'ọbibia-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla ga-ebili nʼusoro nke ya, Kraịst mkpụrụ mbụ si nʼọnwụ bilie. Mgbe ọ lọghachiri, ndị niile bụ ndị nke Kraịst ga-esote.