1 Corinthians 15:24 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe nke a gasịrị, ọgwụgwụ ihe nile ga-abịa, mgbe Kraịst ga-enyefe alaeze nꞌaka Chineke bụ Nna, nꞌihi na o meriela ndị ọchịchị nile, ndị isi nile na ndị iro nile.
Igbo 2006
Emesia ọgwugwu ihe nile gābia, mb͕e ọ bula Ọ gārara ala-eze-Ya nye n'aka Chineke, Onye bu kwa Nna; mb͕e ọ bula Ọ gēmewori ka ọbubu-isi nile na ichi-isi nile na ike nile ghara idi irè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe nke a gasịrị, ọgwụgwụ ihe niile ga-abịa, mgbe ọ ga-enyefe alaeze nʼaka Chineke bụ Nna, nʼihi na o meriela ịchị isi niile, na ikike niile na ike niile.