1 Corinthians 15:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na Kraịst ga-abụ eze tutuu ruo mgbe ọ lụgburu ndị iro ya nile, doo ha nꞌokpuru ụkwụ ya.
Igbo 2006
N'ihi na Ọ ghaghi ibu eze, rue mb͕e Ọ gēdebewori ndi-iro-Ya nile n'okpuru ukwu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ ga-abụ eze tutu ruo mgbe ọ lụgburu ndị iro ya niile, doo ha nʼokpuru ụkwụ ya.