1 Corinthians 15:28 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe e mere ka ihe nile dịrị nꞌokpuru ọchịchị Kraịst, Kraịst nꞌonwe ya ga-edo onwe ya nꞌokpuru Chineke, ka Chineke onye nyere Kraịst ike, bụrụ onye na-achị ihe nile.
Igbo 2006
Ma mb͕e ọ bula agēdowori ihe nile n'okpuru Ya, mb͕e ahu ka agēdo Ọkpara ahu Onwe-ya n'okpuru Onye ahu Nke doro ihe nile n'okpuru Ya, ka Chineke we buru ihe nile nime ihe nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe e merela ka ihe niile nọrọ nʼokpuru ya, mgbe ahụ, Ọkpara ya nʼonwe ya, ga-edobe onwe ya nʼokpuru onye ahụ dobere ihe niile nʼokpuru ya, ka Chineke bụrụ onye na-achị ihe niile.