1 Corinthians 15:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe m nyefere unu nꞌaka bụ ihe a gwara m, na Kraịst nwụrụ ọnwụ nꞌihi mmehie anyị, dị ka akwụkwọ nsọ kwuru na ọ ga-anwụ.
Igbo 2006
N'ihi na enyerem n'aka-unu na mbu ihe m'nata-kwa-ra idebe, na Kraist nwuru n'ihi nmehie-ayi nile, dika ihe edeworo n'akwukwọ nsọ si di;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe m nyefere unu nʼaka na mbụ bụ ozi ahụ m natara ị debe, nke dị oke mkpa, na Kraịst nwụrụ ọnwụ nʼihi mmehie anyị, dịka akwụkwọ nsọ kwuru na ọ ga-anwụ.