1 Corinthians 15:30 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Gịnị mere anyị ji na-adọgbu onwe anyị nꞌọrụ kwa ụbọchị? Gịnị mere anyị na ọnwụ ji na-agba mgba mgbe nile?
Igbo 2006
Gini me-kwa-ra ayi onwe-ayi nānọ n'ize-ndu oge hour nile ọ bula?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị mere anyị ji nọrọ nʼize ndụ nʼoge awa ọbụla?