1 Corinthians 15:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụ eziokwu na m na-ahụ ọnwụ anya kwa ụbọchị dị ka o si bụrụ eziokwu na ana m eji ito eto unu nꞌime Kraịst anya isi.
Igbo 2006
Ejim inya-isi ahu n'aru-unu, umu-nnam, nke m'nānya nime Kraist Jisus Onye-nwe-ayi, we kwusie ike na anamanwu kwa-ubọchi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼịgwa unu eziokwu, ụmụnna m, ana m ezute ọnwụ kwa ụbọchị. Ihe m ji kwupụta nke a bụ nʼihi ịnya isi nke m ji unu anya nʼime Jisọs Kraịst, Onyenwe anyị.