1 Corinthians 15:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe o bidokwara ipu, ahihia ndụ nke na-apụta na-adịkwa iche site na mkpụrụ ahụ ị kụrụ. Nꞌihi na mkpụrụ ahụ i tinyere nꞌime ala bụ nanị mkpụrụ kpọrọ nkụ.
Igbo 2006
ihe i nāgha kwa, ọ bughi aru gāputa ka i nāgha, kama ọ bu nkpuru efu, ma eleghi anya ọ gābu ọka, ma-ọbu nkpuru ọ bula nime nkpuru fọduru;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ị na-agha mkpụrụ, ọ bụghị anụ ahụ nke ga-apụta ka ị na-agha, kama ọ bụ naanị mkpụrụ nkịtị, eleghị anya mkpụrụ ọka wiiti, maọbụ mkpụrụ ọzọ.