1 Corinthians 15:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ Chineke na-enye mkpụrụ ahụ ụdị ahụ ọ chọrọ dị ka o si masị ya. Chineke na-enye mkpụrụ ọ bụla ahụ nke kwesịrị ya.
Igbo 2006
ma Chineke nēnye ya aru dika Ọ chọrọ, nēnye kwa nkpuru ọ bula nime nkpuru nile aru nke aka ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma Chineke na-enye ya ahụ dịka o si chọọ. Ọ na-enyekwa mkpụrụ ọbụla nʼime mkpụrụ niile ahụ nke kwesiri ya.