1 Corinthians 15:39 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Dị ka e si nwee mkpụrụ dị iche iche, otu a ka e si nwee anụ ahụ dị iche iche. Mmadụ nwere anụ ahụ dị iche, anụ ọhia nwere ụdị anụ ahụ nke ha. Nnụnụ nwere anụ ahụ ha, azụ nwekwara nke ha.
Igbo 2006
Anu-aru nile abughi otù anu-aru: kama otù anu-aru nke madu di, anu-aru ọzọ nke anumanu di kwa, anu-aru ọzọ nke nnunu di kwa, anu-aru ọzọ nke azù di kwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anụ ahụ niile abụghị otu, mmadụ nwere anụ ahụ dị iche, anụ ọhịa nwere ụdị anụ ahụ nke ha. Anụ ufe nwere anụ ahụ ha, azụ nwekwara nke ha.