1 Corinthians 15:4 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Na e liri ya, ma Chineke mere ka o si nꞌọnwụ bilie dị ndụ ọzọ nꞌụbọchị nke atọ, dị ka akwụkwọ nsọ kwukwara na ọ ga-eme.
Igbo 2006
na elì-kwa-ra Ya; na emewo-kwa-ra ka O si n'ọnwu bilie n'ubọchi nke-atọ, dika ihe edeworo n'akwukwọ nsọ si di;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Na e liri ya, ma e mere ka o si nʼọnwụ bilie nʼụbọchị nke atọ, dịka akwụkwọ nsọ kwukwara na ọ ga-eme.