1 Corinthians 15:41 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ịma mma na ebube nke anyanwụ dị iche, ọnwa nwekwara nke pụrụ iche. Otu a kwa, kpakpando nwekwara ịma mma pụrụ iche. Ma ụfọdụ kpakpando na-enwu ọcha karịa kpakpando ndị ọzọ.
Igbo 2006
Otù ebube nke anyanwu di, ebube ọzọ nke ọnwa di kwa, ebube ọzọ nke kpakpando di kwa; n'ihi na otù kpakpando di iche n'aru kpakpando ọzọ n'ebube.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyanwụ nwere ebube nke ya, ọnwa nwekwa nke ya, kpakpando nwekwara ebube nke ya. Kpakpando dịkwa iche site nʼibe ya nʼịma mma na ebube.