1 Corinthians 15:43 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anụ ahụ nke anyị nwere ugbu a, bụ nke pụrụ ịrịa ọrịa na nke pụrụ ịnwụ anwụ. Ma mgbe e mere ka anyị dịrị ndụ ọzọ, a ga-eme ka o bilie nꞌotuto. Ee, ha bụ anụ ahụ na-adịghị ike ugbu a, ma mgbe anyị biliri ọzọ, a ga-eme ka ọ bụrụ anụ ahụ nwere ike.
Igbo 2006
anāgha ya n'ihe-ihere; anēme ka o si n'ọnwu bilie n'ebube: anāgha ya n'adighi-ike; anēme ka o si n'ọnwu bilie n'ike:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
A na-eli ahụ onye nwụrụ anwụ dịka ihe enweghị ugwu, ma a na-eme ka o si nʼọnwụ bilie nʼebube. A na-eli onye nwụrụ anwụ nʼadịghị ike, ma a na-eme ka o si nʼọnwụ bilie nʼịdị ike.