1 Corinthians 15:49 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Dị ka anyị nile si nwee anụ ahụ yiri nke Adam, nke si nꞌịta, otu ahụ kwa ka anyị ga-esi nwee anụ ahụ ga-adị ka nke Kraịst onye si nꞌigwe.
Igbo 2006
Dika ayi yiri kwa onyinyo nke onye ahu eji ájá kpu, ayi gēyiri kwa onyinyo nke Onye elu-igwe ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Dịka anyị niile yikwasịrị onyinyo nke nwoke e jiri aja kpụọ, otu ahụkwa ka anyị ga-esi yikwasị onyinyo nke nwoke nke eluigwe.