1 Corinthians 15:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe o si nꞌọnwụ bilie o gosiri Pita onwe ya, emesịa, ndị ozi iri na abụọ ahụ hụkwara ya.
Igbo 2006
na O me-kwa-ra ka Kifas hu Ya anya; emesia O mere ka ndi-ozi iri na abua ahu hu Ya anya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O gosiri Sefas onwe ya, emesịa, ndị ozi iri na abụọ ahụ hụkwara ya.