1 Corinthians 15:50 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe m na-agwa unu ụmụnna m, bụ na ihe ọ bụla nke nwere anụ ahụ na ọbara enweghị ike iketa alaeze Chineke. Nꞌihi na anụ ahụ anyị a, nke na-anwụ anwụ, abụghị ụdị anụ ahụ na-adị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo 2006
Ma nka ka m'nēkwu, umu-nnam, na anu-aru na ọbara apughi iketa ala-eze Chineke; ihe nēre uré eketaghi kwa ereghi-uré.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe m na-ekwu, ụmụnna m, bụ na anụ ahụ na ọbara enweghị ike iketa alaeze Chineke. Ihe na-ere ure agaghịkwa eketa ereghị ure.