1 Corinthians 15:52 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ihe ndị a ga-emezu na mberede, nꞌotu ntabi anya, mgbe opi ike ahụ dara. Nꞌihi na a ga-esi nꞌelu fụọ opi ike ahụ, nke ga-eme ka ndị nile nwụrụ anwụ nꞌime Kraịst si nꞌọnwụ jiri anụ ahụ ọhụrụ bilie. Mgbe ahụ a ga-agbanwekwa anyị bụ ndị dị ndụ nye anyị anụ ahụ ọhụrụ.
Igbo 2006
n'oge dikarisiri ntà, n'otù ntabi-anya, mb͕e agāfù opì ikpe-azu: n'ihi na agāfù opì, agēme kwa ka ndi nwuru anwu si n'ọnwu bilie nāpughi ire uré, agēnwo kwa ayi onwe-ayi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼotu mgbe, nʼotu ntabi anya, mgbe a ga-afụ opi ike ikpeazụ. Nʼihi na opi ga-ada, a ga-eme ka ndị nwụrụ anwụ si nʼọnwụ bilite na-ereghị ure. A ga-agbanwekwa anyị.