1 Corinthians 15:53 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na a ghaghị ịgbanwe anụ ahụ anyị a, nke na-anwụ anwụ, nyekwa anyị ahụ nke na-agaghị anwụ ọzọ.
Igbo 2006
N'ihi na aru a nke puru ire uré aghaghi iyikwasi ereghi-uré, aru a nke puru inwu anwu aghaghi iyikwasi anwughi-anwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na a ghaghị ịgbanwe anụ ahụ anyị a nke na-anwụ anwụ, nyekwa anyị ahụ nke na-agaghị anwụ ọzọ.