1 Corinthians 15:56 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ihe ahụ ọnwụ ji agbatu mmadụ bụ mmehie, ma iwu ahụ na-egosi mmehie agaghị abụkwa onye ikpe anyị.
Igbo 2006
Ihe-ọb͕ub͕a nke ọnwu bu nmehie; ike nke nmehie bu kwa iwu:
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ihe ahụ ọnwụ ji agbata mmadụ bụ mmehie, ma ihe na-enye mmehie ike bụ iwu.