1 Corinthians 15:57 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ka ekele dịrị Chineke nꞌihi ihe ndị a. Nꞌihi na ọ bụ Chineke nyere anyị mmeri site na Jisọs Kraịst.
Igbo 2006
ma ekele diri Chineke, Onye nēnye ayi nmeri site n'aka Onye-nwe-ayi Jisus Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ka ekele dịrị Chineke onye na-enye anyị mmeri site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst.