1 Corinthians 15:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌikpeazụ, mụ onwe m hụkwara ya, dị ka a ga-asị na m bụ nwa a na-amụghị nꞌoge.
Igbo 2006
ma n'ikpe-azu ha nile, dika nwa amukworo amukwo, O mere ka mu onwem hu kwa Ya anya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼikpeazụ, mụ onwe m hụkwara ya, dịka a ga-asị na m bụ nwa a na-amụghị nʼoge.