1 Corinthians 15:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌihi na ọ bụ m kachasị nta nꞌime ndị ozi Kraịst nile. O kwesịkwaghị rị ka a kpọọ m onyeozi ya nꞌihi na alụsoro m nzukọ Chineke ọgụ nke ukwuu.
Igbo 2006
N'ihi na mu onwem dikarisiri ntà n'etiti ndi-ozi, ebe m'nērughi ka akpọm onye-ozi, n'ihi na esob͕urum nzukọ Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ bụ m kachasị nta nʼime ndị ozi. O kwesikwaghị ka a akpọọ m onyeozi ya nʼihi na alụsoro m nzukọ Chineke ọgụ nke ukwuu.