1 Corinthians 16:12 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Arịọrọ m nwanna anyị Apọlọs ka o soro ndị ọzọ ahụ bịara ileta unu bịa, ma o kweghị. Nꞌihi na ọ bụ uche ya na ọ bụbeghị uche Chineke ka ọ bịa ịhụ unu ugbu a. Ọ ga-abịa mgbe ọ bụla ohere pụtara.
Igbo 2006
Ma okwu bayere Apọlos nwa-nna-ayi, ariọrọm ya ọtutu aririọ ka o so umu-nna-ayi biakute unu: ma ihe ọ chọrọ abughi ka ọ bia ub͕u a ma-ọli; ma ọ gābia mb͕e ọ bula o nwere oghere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Arịrịọ m nwanne anyị Apọlọs ka o soro ụmụnna ndị ọzọ bịa leta unu, ma ọ bụghị uche ya ma ọlị ịbịakwute unu ugbu a. Ọ ga-abịa mgbe ọbụla ohere pụtara.