1 Corinthians 16:17 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Obi tọrọ m ụtọ na Stefanas na Fọtunetus na Akaikọs bịara nꞌebe a ileta m. Ha emeelara m ihe unu gaara emere m, ma a sị na unu nọ nꞌebe a.
Igbo 2006
Anamaṅuri kwa ọṅu n'ọbibia nke Stefanas na Fọtunetọs na Akaikọs: n'ihi na ndi ahu mezuru ihe fọduru unu imerem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Obi tọrọ m ụtọ nʼọbịbịa nke Stefanas na Fọtunetus na Akaikọs. Ha emelara m ihe unu gaara emere m, ma a sị na unu nọ nʼebe a.