1 Corinthians 16:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụnna nꞌime Kraịst nile nọ nꞌebe a na-ekele unu. Jirinụ ikwe nꞌaka nke obi aghụghọ na-adịghị kelerịtaa onwe unu.
Igbo 2006
Umu-nna-ayi nile nēkele unu. Werenu isutu-ọnu di nsọ kelerita ibe-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụnna niile nọ nʼebe a na-ekele unu. Werenụ isurita ọnụ dị nsọ kelerịta onwe unu.