1 Corinthians 16:5 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Aga m abịa ileta unu mgbe m gasịrị Masidonia. Agaghị m atufu ọtụtụ oge nꞌebe ahụ.
Igbo 2006
Ma m'gābiakute unu, mb͕e ọ bula m'gāgabigasi nime Masedọnia; n'ihi na agajem igabiga nime Masedọnia;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m abịa ileta unu mgbe m gasịrị Masidonia. Nʼihi na ana m ezube isi nʼụzọ Masidonia abịa.