1 Corinthians 3:1 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụmụnna m, o siiri m ike ịgwa unu okwu dị ka a ga-asị na unu bụ ndị tozuru etozu nꞌime Mmụọ, kama agwara m unu okwu dị ka ndị na-etozughị etozu nꞌime mmụọ, ndị bụ ụmụntakịrị nꞌime Kraịst.
Igbo 2006
Mu onwem kwa, umu-nnam, apughi m igwa unu okwu dika ndi Mọ Nsọ nāchi, kama dika ndi bu nání anu-aru, dika umu ọhu nime Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụmụnna m, o siiri m ike ịgwa unu okwu dịka a ga-asị na unu bụ ndị tozuru etozu nʼime Mmụọ, kama agwara m unu okwu dịka ndị anụ ahụ ha na-achị, ndị bụ ụmụntakịrị nʼime Kraịst.