1 Corinthians 3:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O nweghị onye ọzọ pụrụ ịtọ ntọ ala karịrị ntọ ala ahụ e bururị ụzọ tọọ. Jisọs Kraịst bụkwa ntọ ala ahụ.
Igbo 2006
N'ihi na ọ dighi onye ọ bula puru itọ ntọ-ala ọzọ ma-ọbughi Nke atọworo, Nke bu Jisus Kraist.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O nweghị onye ọzọ pụrụ ịtọ ntọala karịrị ntọala ahụ e bururị ụzọ tọọ. Jisọs Kraịst bụkwa ntọala ahụ.