1 Corinthians 3:20 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọzọ kwa, akwụkwọ nsọ kwuru sị, “Onyenwe anyị maara echiche obi mmadụ, mara na amamihe ya bụ ihe efu.”
Igbo 2006
ọzọ kwa, Onye-nwe-ayi mara ihe ndi mara ihe nātule n'obi-ha, na ha bu ihe-efu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, “Onyenwe anyị maara echiche obi mmadụ, mara na amamihe ya bụ ihe efu.”