1 Corinthians 3:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Chineke enyela unu Pọl, na Apọlọs, na Pita ka ha bụrụ ndị ozi unu. Chineke emeekwala ka ndụ, na ọnwụ bụrụ ndị na-ejere unu ozi. O nyela unu ihe nile dị taa, na ihe nile ga-adị nꞌoge dị nꞌihu ka ha bụrụ nke unu.
Igbo 2006
ma ọ bu Pọl, ma-ọbu Apọlos, ma-ọbu Kifas, ma-ọbu uwa, ma-ọbu ndu ma-ọbu ọnwu, ma-ọbu ihe di ub͕u a, ma-ọbu ihe gaje idi; ihe nile bu nke unu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụ Pọl, maọbụ Apọlọs, maọbụ Sefas, maọbụ ụwa a, maọbụ ndụ, maọbụ ọnwụ, maọbụ ihe dị taa na ihe niile ga-adị nʼoge dị nʼihu, ha bụ nke unu.