1 Corinthians 3:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌihi na mgbe nkewa pụtara ìhè nꞌetiti unu ruo na ụfọdụ nꞌime unu na-asị, “Anyị bụ nke Pọl”, ndị ọzọ na-asịkwa, “Anyị bụ nke Apọlọs”, o gosighị na unu na-akpa agwa dị ka ndị bi nꞌụwa?
Igbo 2006
N'ihi na mb͕e ọ bula otù onye nāsi, Mu onwem bu nke Pọl; mb͕e ibe-ya nāsi kwa, Mu onwem bu nke Apọlos; ùnu abughi madu efu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na mgbe otu onye na-asị, “Abụ m nke Pọl,” onye ọzọ na-asịkwa, “Abụ m nke Apọlọs,” o gosighị na unu na-akpa agwa dịka ndị bi nʼụwa?