1 Corinthians 4:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Achọrọ m ka unu na-ele mụ na Apọlọs anya dị ka ndị na-ejere Kraịst ozi, ndị e nyefere nkọwa okwu omimi Chineke nꞌaka.
Igbo 2006
Ka madu nāgu ayi otú a, dika ndi nējere Kraist ozi, ndi bu kwa ndi nāchi èzí-na-ulo n'ihe-omimi nke Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Achọrọ m ka unu na-ele anyị anya dịka ndị na-ejere Kraịst ozi, ndị e nyefere ihe omimi Chineke nʼaka.