1 Corinthians 4:15 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ bụ ezie na ihe ruru puku mmadụ iri ọzọ nwere ike bịakwute unu izi unu ihe banyere Kraịst, ma chetakwanụ na ọ bụ nanị m bụ nna unu nwere. Nꞌihi na ọ bụ m kpọtara unu nye Kraịst mgbe m bịara kwusaara unu ozi ọma.
Igbo 2006
N'ihi na asi na unu nwere orú nnù ndi-ozizí na nnù ndi-ozizí ise nime Kraist, ma unu enweghi ọtutu nna: n'ihi na mu onwem nime Kraist Jisus were ozi ọma mu unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ezie na unu nwere ọtụtụ ndị nche, ma unu enweghị karịa otu nna. Nʼihi na ọ bụ m bụ nna unu nʼime Kraịst Jisọs, site nʼoziọma ahụ m wetaara unu.