1 Corinthians 4:18 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Amaara m na e nwere ụfọdụ nꞌetiti unu ndị na-akpa nganga nꞌihi na enweghị m ike bịa leta unu.
Igbo 2006
Ma ufọdu fuliri onwe-ha elu, dika agāsi na m'gaghi-abiakute unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ nʼime unu amalitela ịfụlị onwe ha elu, chee na mụ enweghị ike ịbịakwute unu ọzọ.