1 Corinthians 6:2 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ̀ bụ na unu amabeghị na ọ bụ anyị ụmụ Chineke gaje ikpe ụwa a ikpe? Ebe unu gaje ịchị ụwa nile, gịnị mere unu enweghị ike dozie ihe ntakịrị pụtara nꞌetiti unu?
Igbo 2006
Ma-ọbu ùnu amataghi na ndi nsọ gēkpe uwa ikpé? ọ buru kwa na agaje ikpe uwa n'iru unu, ùnu ekwesighi inọ dika ndi-ikpé n'ulo-ikpé dikarisiri ntà?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na unu amabeghị na ọ bụ ndị nsọ ga-ekpe ụwa ikpe? Ọ bụrụkwa na unu ga-ekpe ụwa ikpe, ọ pụtara na unu etozughị oke idozi okwu ntakịrị dapụtara nʼetiti unu?